Lyrks
Lyrks
Sign In
Cover Art

Ofo Lyrics by Dr. Zed

Dreams and Reality

2023

Onye nwere gi nwere ife
Onye juru gi juru Odogwu
Odogwu Akata’ka
Ezechit’oke Abiama

Ekene K’anyi ji we bia
N’ekene gi maka unya
Buru uto ekene n’ekene gi o!
Maka odiru
Ubochi ikelu mmadu
K’ikelu ife oga abu
Ig’ekesi mmadi kpafutaruya oria
Maka gini! Aguhe ozo, Aguhe onu nni

Anyi n’ario ogonogo ndu n’aru isi ike (ah-ah-ah-aah)
Udo N’anu n’akunuba (ah-ah-ah-aah)
Ndu nwoke, ndu nwanyi (ah-ah-ah-aah)
Nke onye n’eme ya bara ya (ah-ah-ah-aah)
Nke onye n’eme ya gara ya
Imete ijiri isi we buru, Ofo k’a nji we biri
Nke onye n’eme ya gara ya
Imete ijiri isi we buru, Ofo k’a nji we biri

Oburu n’aru esiro mmadu ike onweru ife og’eme
Oburu n’enwero udo onweru ife ag’eme
Anyi n’ario gi aru ike anyi n’ario gi udo
Tukwasiri ya ifunanya Olisa do-do-do
Maka ebe ifunanya di N’udo n’achi O!
Anyi anochina mmadu, mmadu anochina anyi O!

Anyi n’ario ogonogo ndu n’aru isi ike (ah-ah-ah-aah)
Udo N’anu n’akunuba (ah-ah-ah-aah)
Ndu nwoke, ndu nwanyi (ah-ah-ah-aah)
Nke onye n’eme ya bara ya (ah-ah-ah-aah)
Nke onye n’eme ya gara ya
Imete ijiri isi we buru, Ofo k’a nji we biri
Nke onye n’eme ya gara ya
Imete ijiri isi we buru, Ofo k’a nji we biri

Ah-ah-ah-ah
Ah-ah-ah-ah
Ofo ka nji we biri
Ah-ah-ah-ah…eh!

Anyi n’ario ogonogo ndu n’aru isi ike (ah-ah-ah-aah)
Udo N’anu n’akunuba (ah-ah-ah-aah)
Ndu nwoke, ndu nwanyi (ah-ah-ah-aah)
Nke onye n’eme ya bara ya (ah-ah-ah-aah)
Nke onye n’eme ya gara ya
Imete ijiri isi we buru, Ofo k’a nji we biri
Nke onye n’eme ya gara ya
Imete ijiri isi we buru, Ofo k’a nji we biri

Ah-ah-ah-ah
Ah-ah-ah-ah
Ofo ka nji we biri
Otigba one of Africa
Credits

About “Ofo” by Dr. Zed

Read the complete lyrics to "Ofo" by Dr. Zed from the album "Dreams and Reality" in 2023. On Lyrks you can follow along with the full text, explore the artist's discography, and discover related songs. The track is often categorized under Pop.

"Ofo" is performed by Dr. Zed. from the album "Dreams and Reality" in 2023 This page provides the full lyric text for fans who want to sing along, study the songwriting, or compare versions across releases. Lyrks organizes lyrics by artist and song slug so you can bookmark and share a stable URL. Music lyrics help listeners connect with emotion, narrative, and rhythm in a track. Whether you are learning English, researching a favorite chorus, or preparing for karaoke, having accurate line breaks and section labels (verse, chorus, bridge) makes the experience easier. We link to the official artist profile on Lyrks where available, including biography snippets, top songs, and chart placements when we have that data. If you enjoy "Ofo", explore more songs by Dr. Zed using the links below. Chart and trending pages on Lyrks highlight what listeners are searching for this week. For copyright or correction requests, see our DMCA and contact pages.

View all songs and biography for Dr. Zed · Trending lyrics · Billboard Hot 100

Frequently asked questions

"Ofo" is credited to Dr. Zed. Songwriting credits may include additional writers listed on the release; check the credits section on this page for linked collaborators.

"Ofo" appears on "Dreams and Reality" in 2023.

Visit the Dr. Zed artist page at /artist/dr-zed for biography, popular tracks, and links to more lyric pages.


Lyrks
Lyrks

Your gateway to the world of music lyrics.

Product

Features


© 2026 Lyrks. All rights reserved.