Lyrks
Lyrks
Lyrks
Cover Art

Asaba Massacre Lyrics by Elveektor

Nsibidi 2

2020

Anyị na ekpelu chukwu na Asaba
Soldiers pụta zie wee surround zie our church
Ife anyị na ayọ Chukwu bu zi ike na amara
Ka anyi chezo Massacre ndị asi a kpọrọ War
Anyị na ekpelu chukwu na Asaba
Soldiers pụta zie wee surround zie our church
Ife anyị na ayọ Chukwu buzi ike na amara
Ka anyi chezo Massacre ndị asi a kpọrọ War
Conel baby killers
Awon raping women
Major happy trigger
Kill them all they're unbelievers
Ikuku ọjọọ bido on the 5th
Ogbe-osowa bu on the 8th
October 1967 wee ruzie na 68
St Patrick college
I am paying homage
Ebee eniru ụmụ oké kalu obi wee nwee the courage
October 9 na Jọn Holt
Agbalu men na kpọ kpo
Nwanne army banye Onitsha ọ ga abụ kwa fuck up
One Nigeria ná akwa ọcha nwanne ikwara onwe gị na ndụ
Gbuo my people na anya ocha ebe ana achọzi Nzeogwu
Leave Nigeria to aniocha ndia eji dem na ankle
Gbajie the bridge ma mu gafete
Anyị na ekpelu chukwu na Asaba
Soldiers pụta zie wee surround zie our church
Ife anyị na ayọ Chukwu buzi ike na amara
Ka anyi chezo Massacre ndị asi anu kpọrọ War
Ị ga asị na ọ propaganda
After all Elveektor nwelu ike idi na ese ganja
Agwa go m unu many times aburo m a rapper
Ogbu bu the gospel since when you dey rap for panda
I bring your consciousness to reality your stunt bu chanfer
Ife obula ina eme nwanne biko use your kafa
Osadebe gulu egwú wee si ndi Igbo ebezina
Ife mee na Asaba mere m dokaa 20 Naira
Nwanne I’m feeling down
Anyị na ekpelu chukwu na Asaba
Soldiers pụta zie wee surround zie our church
Ife anyị na ayọ Chukwu buzi ike na amara
Ka anyi chezo Massacre ndị asi a kpọrọ War
Anyị na ekpelu chukwu na Asaba
Soldiers pụta zie wee surround zie our church
Ife anyị na ayọ Chukwu buzi ike na amara
Ka anyi chezo Massacre ndị asi anu kpọrọ War
One Nigeria ná akwa ọcha nwanne ikwara onwe gị na ndụ
Gbuo my people na anya ocha ebe ana achọzi nzeogwu
Leave Nigeria to aniocha ndia nuwa eji dem na ankle
Gbajie the bridge ma mu gafete
Anyị na ekpelu chukwu na Asaba
Soldiers pụta zie wee surround zie our church
Ife anyị na ayọ Chukwu buzi ike na amara
Ka anyi chezo Massacre ndị asi anu kpọrọ War
Credits

About “Asaba Massacre” by Elveektor

Read the complete lyrics to "Asaba Massacre" by Elveektor from the album "Nsibidi 2" in 2020. On Lyrks you can follow along with the full text, explore the artist's discography, and discover related songs. The track is often categorized under Afrobeats, Afro Trap, Nigerian Rap.

"Asaba Massacre" is performed by Elveektor. from the album "Nsibidi 2" in 2020 This page provides the full lyric text for fans who want to sing along, study the songwriting, or compare versions across releases. Lyrks organizes lyrics by artist and song slug so you can bookmark and share a stable URL. Music lyrics help listeners connect with emotion, narrative, and rhythm in a track. Whether you are learning English, researching a favorite chorus, or preparing for karaoke, having accurate line breaks and section labels (verse, chorus, bridge) makes the experience easier. We link to the official artist profile on Lyrks where available, including biography snippets, top songs, and chart placements when we have that data. If you enjoy "Asaba Massacre", explore more songs by Elveektor using the links below. Chart and trending pages on Lyrks highlight what listeners are searching for this week. For copyright or correction requests, see our DMCA and contact pages.

View all songs and biography for Elveektor · Trending lyrics · Billboard Hot 100

Frequently asked questions

"Asaba Massacre" is credited to Elveektor. Songwriting credits may include additional writers listed on the release; check the credits section on this page for linked collaborators.

"Asaba Massacre" appears on "Nsibidi 2" in 2020.

Visit the Elveektor artist page at /artist/elveektor for biography, popular tracks, and links to more lyric pages.