Lyrks
Lyrks
Sign In
Cover Art

Abulo Lyrics by Phyno

The Playmaker

2016

[Intro]
Iche no so ginwa n’eme ihe mens taa enwem mens nah

[Hook]
Abulo abulo
Abulo kupurum abulo
Abulo abulo abulo kupurum abulo
Abulo abulo abulo kupurum abulo
Ebee kwa ka onye mgbu a si maputa
Men ga akpukwa gi isi with aguba
Abulo kupurum abulo ooo
Abulo kupurum abulooo
Abulo abulo abulo kupurum abulo
Abulo abulo abulo kupurum abulo
Ona ada mu na gi bu nwa akpuda
Before mu a kpuo gi isi with aguba
Abulo kupurum abulo
Abulo kupurum abulo

[Verse 1: Phyno]
Achonam okwu abulo
Adighi eme ihe umu asa nwanne abiaghi m ebe ka anyi sebezie okwu abulo
Iwaa taata nnwee gi tomorrow gosigi na mu agighi ekwu oke okwu abulo
And igaa na my hood ifu no njakiri ka eji ekwu eziokwu abulo
Biko nnwee gi na-mgbago just malukwa na m ga atukwa gi down
Abulo nnwee gin a ibili iga agwa m reason iji a run m down abulo
Anulu m kepu kepu na – isi na iga richeru guy abulo
Nwa mgbo wey tryia rubbish somebody somebody go die abulo
Okwa anyi zulu afia mana ife ina achozi bu ka irie my cash abulo

Okwa ima na m nwere umu oma ga enyetukwa gi akpo for dash abulo
Isi na ibu alobam ma na a plan nu kwa ka iga esi woo my babe abulo
Anyi macha ife ina eme one day men ga-akpo your tape abulo
Imacha aga awunyeru gi nwanne nkegi bu akamu case abulo
Okwo akamu case iche na itugo kupo I dey craze abulo
Kupu I dey craze me around the city is the round of the shape abulo
Mu n'ego shade i n'ego followers, you see we are not the same abulo

[Pre-Hook]
Muon a eri ihe fio fio

[Hook]
Abulo abulo abulo kupurum abulo
Abulo abulo abulo kupurum abulo
Ebee kwa ka onye mgbu a si maputa
Men ga akpukwa gi isi with aguba
Abulo kupurum abulo ooo
Abulo kupurum abulooo
Abulo abulo abulo kupurum abulo
Abulo abulo abulo kupurum abulo
Ona ada mu na gi bu nwa akpuda
Before mu a kpuo gi isi with aguba
Abulo kupurum abulo
Abulo kupurum abulo

[Verse 2: Phyno]
I na ha amacha nu abulo
Anyi ga ezi gi jee na aru men m aputakwa anyi ga atu gi utu aka abulo
And men gi bu men m mana men m aburokwa men gi abulo
Oso gi kpoto ndi ga esele ahu ga emechakwa bulo cell gi abulo
Nwanne mbosi m ga abia for my money nga kwechiri munwa achohozikwa akuko
Jiri nwayo dosaru m ego m asu narum oyibo ebe a abughi ulo akwukwo

Ugwu iji m ekwere akwu m mana everyday ipasa na club anwu so nkwu abulo
Mbosi obula m ga enwe gi am taking my money
Nga etiche kwa gi abulo
Ochicha mere ihe eboro oke so gi nwa bu ihe na a casti zi m abulo
Mu na gi ruru oru coded iwee si no munwa ka iga arukazi abulo
[?]
[?]
Imacha aga awunyeru gi nwanne nkegi bu akamu case abulo
Okwo akamu case iche na itugo kupo I dey craze abulo
Kupu I dey craze me around the city is the round of the shape abulo
Mu n'ego shade i n'ego followers you see we are not the same abulo

[Pre-Hook]
Muon a eri ihe fio fio

Abulo abulo abulo kupurum abulo
Abulo abulo abulo kupurum abulo
Ebee kwa ka onye mgbu a si maputa
Men ga akpukwa gi isi with aguba
Abulo kupurum abulo ooo
Abulo kupurum abulooo
Abulo abulo abulo kupurum abulo
Abulo abulo abulo kupurum abulo
Ona ada mu na gi bu nwa akpuda
Before mu a kpuo gi isi with aguba
Abulo kupurum abulo
Abulo kupurum abulo

[Outro]
Nnaa nwanne nekwe nu onye a ooo ikwo ino ebe a muna onye gaa 50 50 nwanne muna onye gaa 1st year kachika okwa ino here muna onye gaa ya ford here na ford ebea onye a nyezie m ego muoh o feeluo like iri my money abulo no be so abulo iga enyekwa m my money abulo e feelulu na ina emeziri m ihe mens abii I feeluru na mu enwee mens abulo enweem mens guy abulo abulo mu nwa nwelu mens nwanne ichoo nkporo gi mens guy abum nwa obiagu guy live cheru m na council guy live nwanne enwem mens abulo I na emezirim na inwere mens ehh ka anyi putawazia ehh ka anyi mewezie ihe dinaya now ehh abulo taa ka anyi guzie ehh ana m eme ihe mens nah iche no so gi nwa na eme ihe mens taa enwem mens nah
Credits

About “Abulo” by Phyno

Read the complete lyrics to "Abulo" by Phyno from the album "The Playmaker" in 2016. On Lyrks you can follow along with the full text, explore the artist's discography, and discover related songs. The track is often categorized under Nigeria, Afrobeats, Rap.

"Abulo" is performed by Phyno. from the album "The Playmaker" in 2016 This page provides the full lyric text for fans who want to sing along, study the songwriting, or compare versions across releases. Lyrks organizes lyrics by artist and song slug so you can bookmark and share a stable URL. Music lyrics help listeners connect with emotion, narrative, and rhythm in a track. Whether you are learning English, researching a favorite chorus, or preparing for karaoke, having accurate line breaks and section labels (verse, chorus, bridge) makes the experience easier. We link to the official artist profile on Lyrks where available, including biography snippets, top songs, and chart placements when we have that data. If you enjoy "Abulo", explore more songs by Phyno using the links below. Chart and trending pages on Lyrks highlight what listeners are searching for this week. For copyright or correction requests, see our DMCA and contact pages.

View all songs and biography for Phyno · Trending lyrics · Billboard Hot 100

Frequently asked questions

"Abulo" is credited to Phyno. Songwriting credits may include additional writers listed on the release; check the credits section on this page for linked collaborators.

"Abulo" appears on "The Playmaker" in 2016.

Visit the Phyno artist page at /artist/phyno for biography, popular tracks, and links to more lyric pages.


Lyrks
Lyrks

Your gateway to the world of music lyrics.

Product

Features


© 2026 Lyrks. All rights reserved.