Lyrks
Lyrks
Lyrks
Cover Art

Alright with Mama Lyrics by The Cavemen.

Love and Highlife

2021

[Intro]
Ihe à bụ ọdụm ọdụ m' na enye Kingsley and Benjamin
Ụjọ à tụkwara ùnu
N'ihi na Chineke nọ nyere ùnu
Ọ ihe m' cho ka ùnu gwa ndị ụwa
And ozi à kà m'na ézì ndị ụwa
Na áká Chineke na-edu ùnu ébé ùnu ná aga
Ùnu ga aga n'ime ụwa, wee merie
Wee we re otito wee bata
Ọkwa ozi ùnu ga ézì ndị ụwa
Chukwu nna ga à na edu ùnu
Zi ga nu ndị ụwa ozi à
Benjamin and Kingsley, my word today
You guys should go into the world and conquer
That is my message for you people
Because victory is already there
That is the message, you are taking to the world
[Verse]
Because áká Chukwu nọ nyere ùnu
And áká Chukwu na edu ùnu
From beginning to the end
(Ọ ga-adị mma, anyị na aga n'iru)
(N'iru)
Ùnu na aga n'iru, o nweghị ìhè ga akpoghachi ùnu n'azụ
(You'll be alright, You'll be alright)
Ùnu ga à conquer the world
(You'll be alright, You'll be alright)
Ọ ozi à kà m'na ézì unu, na ìhè niile à dị go mma (You'll be alright)
And oga adị mma
Zie nụ ndị ụwa na ụmụ okorobịa niile na ete to (ọ ga adị mma, ọ ga adị mma)
N'ebe nke hà ga aga, ìhè niile ga-adị mma
And ọ dị go mma (ọ ga dị mma, ọ ga dị mma)
Ọ ozi oma, nke m'na ézì
Ọnwero ìhè ga akpoghachi ùnu azụ
N'ihi ná edego yá ede
[Outro]
Your journey shall be smooth no matter what
No matter the gap, no matter the mountain
Everything will be okay
Benjamin and Kingsley, you're going to excel
And people, and your mates will excel also
For everyone that believes my word today, everything will be alright
That is my message
(You'll be alright)

About “Alright with Mama” by The Cavemen.

Read the complete lyrics to "Alright with Mama" by The Cavemen. from the album "Love and Highlife " in 2021. On Lyrks you can follow along with the full text, explore the artist's discography, and discover related songs. The track is often categorized under Nigeria, Highlife, Afrobeats.

"Alright with Mama" is performed by The Cavemen.. from the album "Love and Highlife " in 2021 This page provides the full lyric text for fans who want to sing along, study the songwriting, or compare versions across releases. Lyrks organizes lyrics by artist and song slug so you can bookmark and share a stable URL. Music lyrics help listeners connect with emotion, narrative, and rhythm in a track. Whether you are learning English, researching a favorite chorus, or preparing for karaoke, having accurate line breaks and section labels (verse, chorus, bridge) makes the experience easier. We link to the official artist profile on Lyrks where available, including biography snippets, top songs, and chart placements when we have that data. If you enjoy "Alright with Mama", explore more songs by The Cavemen. using the links below. Chart and trending pages on Lyrks highlight what listeners are searching for this week. For copyright or correction requests, see our DMCA and contact pages.

View all songs and biography for The Cavemen. · Trending lyrics · Billboard Hot 100

Frequently asked questions

"Alright with Mama" is credited to The Cavemen.. Songwriting credits may include additional writers listed on the release; check the credits section on this page for linked collaborators.

"Alright with Mama" appears on "Love and Highlife " in 2021.

Visit the The Cavemen. artist page at /artist/the-cavemen for biography, popular tracks, and links to more lyric pages.