Lyrks
Lyrks
Lyrks
Cover Art

Gozie Lyrics by Doniyk

The Intro EP

2020

[Intro]
(It's Fizzybeat)
Doniyk Onye Guy
One time
(X1 on the mix)
[Pre-Chorus]
Oluwa make our hustle pay
Ka anyị kpata ego ka Dangote
Oluwa make our hustle pay
Make our hustle pay make our hustle pay huh
Oluwa make our hustle pay (Hustle pay)
Ka anyị kpata ego ka Dangote (Dangote)
Oluwa make our hustle pay
Make our hustle pay make our hustle pay
[Chorus]
Oluwa gozie onoo
Oluwa gozie onoo
Chaị gozie ndị nke gị o (Oluwa Oluwa)
Oluwa gozie onoo
Oluwa gozie onoo
Chaị gozie ndị nke gị o
[Verse 1]
Huh huh
Oluwa nye nụ m oke m
Ndị ilo na achọ irichezi okwe m
Ọkwa nanị gị bụ hope m
Without you Lord mma n cope-wu
Ha ọkwa sọ gị ka m ma (ha)
Ịme my lifе ọdị sharp ka mma (na so)
Na only you wey be my Father
Oya showеr your blessings make boys dey gather (make boys dey gather)
Nwanne it's not funny, life is a journey
Everyday we dey pray make we jam money
Ka anyi bute ike, Kpọlu m Chibuike
Make we go chop life n'ụwa siri ike
Ọkwa ego na akparị boys (eeyye)
I jide ego Ị na e make-ị noise
We dey work we dey pray everyday for your grace Oluwa chetezie boys
[Chorus]
Oluwa gozie onoo
Oluwa gozie onoo (Oluwa gozie)
Chaị gozie ndị nke gị o (Oluwa Oluwa Oluwa)
Oluwa gozie onoo
Oluwa gozie onoo (Oluwa gozie)
Chaị gozie ndị nke gị o (Oluwa Oluwa Oluwa)
[Verse 2]
Check this out
If your sleeping nwanne tete na-ụla
I want to make money like Otedola
Everyday anyị ga na atachi on a regular
Gozie anyị maka ndị guys na eme ọfụma
Ha Baba God bless us (Bless us)
Bad Belle people just want to test us (Test us)
When I dey play, they want to press pause
But me I dey pray, make I dey get Joy (Make I dey get Joy)
Ọgbajụ o dọlụ, mụa ga atọlụ
Gbakwụlụ Oluwa, Ọ hazie m ọlụ
Nke mụ amarọ, Ọ kuzie m ọlụ
Baba God ọkwa gị ka mụ na anyọ nụ
I jide ego I rie Ihe gụrụ gị (eeyye)
Goru Benz nye nne mụrụ gị (Nne mụrụ gị)
Lord I wan chop life gozie mụ na my guys sọ sọ ihe ndị a ka anyị na ayọzi gị huh
[Chorus]
Oluwa gozie onoo
Oluwa gozie onoo (Oluwa gozie)
Chaị gozie ndị nke gị o (Oluwa Oluwa Oluwa)
Oluwa gozie onoo
Oluwa gozie onoo (Oluwa gozie)
Chaị gozie ndị nke gị o (Oluwa Oluwa Oluwa)
Check this out
Oluwa gozie onoo
Oluwa gozie onoo (Oluwa gozie)
Chaị gozie ndị nke gị o (Oluwa Oluwa Oluwa)
Oluwa gozie onoo
Oluwa gozie onoo (Oluwa gozie)
Chaị gozie ndị nke gị o (Oluwa Oluwa Oluwa)
Check this out
[Bridge]
Oya Everybody gbese gbese
Nwanne ọgịnị na ese na ese
Huh Kamakwa m ga e lose, anyị eje gba pe pe
Oya Everybody gbese gbese
Nwanne ọgịnị na ese na ese
Huh Kamakwa m ga e lose, anyị eje gba pe pe huh
[Outro]
Yo huh
Oluwa gozie ndị nke gị
Oluwa gozie ndị nke gị huh
Doniyk Onye Guy
Oya give them
Oluwa gozie
Oluwa gozie
Gozie nụ ndị nke gị o (Oluwa Oluwa)
Oluwa gozie
Oluwa gozie
(X1 on the mix)
Oluwa gozie
Go-Gozie nụ ndị nke gị o (Oluwa Oluwa Oluwa)
Credits

About “Gozie” by Doniyk

Read the complete lyrics to "Gozie" by Doniyk from the album "The Intro EP" in 2020. On Lyrks you can follow along with the full text, explore the artist's discography, and discover related songs. The track is often categorized under Pop, Afrobeats, Nigerian Rap.

"Gozie" is performed by Doniyk. from the album "The Intro EP" in 2020 This page provides the full lyric text for fans who want to sing along, study the songwriting, or compare versions across releases. Lyrks organizes lyrics by artist and song slug so you can bookmark and share a stable URL. Music lyrics help listeners connect with emotion, narrative, and rhythm in a track. Whether you are learning English, researching a favorite chorus, or preparing for karaoke, having accurate line breaks and section labels (verse, chorus, bridge) makes the experience easier. We link to the official artist profile on Lyrks where available, including biography snippets, top songs, and chart placements when we have that data. If you enjoy "Gozie", explore more songs by Doniyk using the links below. Chart and trending pages on Lyrks highlight what listeners are searching for this week. For copyright or correction requests, see our DMCA and contact pages.

View all songs and biography for Doniyk · Trending lyrics · Billboard Hot 100

Frequently asked questions

"Gozie" is credited to Doniyk. Songwriting credits may include additional writers listed on the release; check the credits section on this page for linked collaborators.

"Gozie" appears on "The Intro EP" in 2020.

Visit the Doniyk artist page at /artist/doniyk for biography, popular tracks, and links to more lyric pages.