Lyrks
Lyrks
Lyrks
Cover Art

Egwu Ndi Eze Lyrics by Izuorah Michael

2024

Ora obodo bia gbalia egwu na aputawo m egwu
Uwa nine gbaliba egwu na eji m egwu we bia oo
Egwu m si na akalaka na ejim egwu we bia uwa
Egwu oma si na akalaka na egwu mu di uto
Obu ya melu ufodu mmadu ji aju ajuju ha cholu ima onye m bu
Ana akpo mu Mike Izuorah mana Mike bu onye nkwa
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Negodinu nwa Izuorah na Izuorah bu onye nna
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Igweagu bu mpa Izuorah ma Igwenagu bu onye eze
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Ibute egwu gi mbute igba ma ibulu igba mu mbute ubo
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Itibe egwu gi mtibe igba ma itibe igba mu mkpowa ubo
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Ubo mu ubo mji bia uwa na ichaka mu dim na aka
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Ubo mu kponyitelu onye nwulu anwu na ubo mu na agwo oria
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Ubo mu melu onye isi ofu uzo na anomnya owе eme
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Ubo mu mеlu ngwulo oga ije onye luo uka ofunanya
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Nwanyi aga ga ekuru nwa ma m malite ikpo ubonwa
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Ihe siri ike ga adi mfe ma m malite ikpo ubo mu
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Umu alaeze ga agba egwu oñu ma m bido ikpo ubonwa
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Onye ogbi ga ekwukwa okwu ma m kpoba nyabu ubo
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Yamere guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Ora bialu ije nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Asimu Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Umu alaeze nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Aka na eti udu aka na akpo ubo aka na aku nkwa
Ogaranya ka ibu
Aka na eti igba aka na aku nkwa aka na akpo ubo
Ogaranya ka ibu
Aka na aku ekpili
Aka na aku ichaka ogaranya ka ibu
Aka na aku ogene
Aka na eti igba ogaranya ka ibu
Aka na aku ikolo
Aka na eti ekwe ogaranya ka ibu
Aka na eti ubom
Aka na eti ogidi ogaranya ka ibu
Aka na eti ekpili
Aka na ayo ichaka ogaranya ka ibu
Aka na akpo ubo
Aka na aku egwu ogaranya ka ibu
Na iso na ndi eze
Iso na ndi eze ogaranya ka ibu
Ima na iso na ndi agoziri
Iso na ndi eze ogaranya ka ibu
Mgwa Bilie gbawara m egwu
Bia gbawalu m egwu ogaranya ka ibu
Bilie tewere m egwu
Bia gbawalu m egwu ogaranya ka ibu
Makana iso na ndi eze
Iso na ndi agoziri ogaranya ka ibu
Yamere guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Ora bialu ije nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Asimu Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Umu alaeze nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
Guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo

About “Egwu Ndi Eze” by Izuorah Michael

Read the complete lyrics to "Egwu Ndi Eze" by Izuorah Michael in 2024. On Lyrks you can follow along with the full text, explore the artist's discography, and discover related songs. The track is often categorized under Pop, Afrobeat.

"Egwu Ndi Eze" is performed by Izuorah Michael. in 2024 This page provides the full lyric text for fans who want to sing along, study the songwriting, or compare versions across releases. Lyrks organizes lyrics by artist and song slug so you can bookmark and share a stable URL. Music lyrics help listeners connect with emotion, narrative, and rhythm in a track. Whether you are learning English, researching a favorite chorus, or preparing for karaoke, having accurate line breaks and section labels (verse, chorus, bridge) makes the experience easier. We link to the official artist profile on Lyrks where available, including biography snippets, top songs, and chart placements when we have that data. If you enjoy "Egwu Ndi Eze", explore more songs by Izuorah Michael using the links below. Chart and trending pages on Lyrks highlight what listeners are searching for this week. For copyright or correction requests, see our DMCA and contact pages.

View all songs and biography for Izuorah Michael · Trending lyrics · Billboard Hot 100

Frequently asked questions

"Egwu Ndi Eze" is credited to Izuorah Michael. Songwriting credits may include additional writers listed on the release; check the credits section on this page for linked collaborators.

Album information for "Egwu Ndi Eze" is not available in our database yet. You can still read the full lyrics on this page.

Visit the Izuorah Michael artist page at /artist/izuorah-michael for biography, popular tracks, and links to more lyric pages.