Lyrks
Lyrks
Lyrks
Cover Art

Ikuku Lyrics by Izuorah Michael

2024

Ikuku ekuola
Nnukwu ikuku ekuola
Nke bu ikuku ekuola oo
Onye ja agwamu ife mmu ja eme
Ikuku ekuola
Uwa kedu onye mmu ga agbakwulu makana nke bu ikuku ekugokwa oo
Onye ja agwa mu ife mmu ja ako
Ahhhhh
Ikuku ekuola oo
Obodo nee na mma mu anwurugo
Nnukwu ikuku ekuola oo
Onye ja agwa mu ife mmu ja ako
Akwa ana ebelu ego
Imana oka nke ana ebelu ozu
Ora obodo agbakogo
Abialufa imalu nke onye na eme
Emeka nwa Mbah
Imana okwu mmu na azu
Osi Mike ujo atukwana gi
Na nne gi na aja akwiya akwa
Kenelumu nwunye gi
Mmachukwu Mbah
Ife unu melu na orili nne
Na Chi mu na oja agozi gi
Okwudili Nwakor
Nwanne m ji eje mba onye oma
Imana okwu mmu na azu
Si nwa Mikе ujo atukwana gi
Kenelumu nwunye gi
Okwa Minaz
Ifе unu melu na orili nne
Na Chi mu na oja agozi gi
Uchenna Alpho
Okwa Onitsha ka osi abia
Osi Mike ujo atukwana gi
Na mma anyi na aja akwiya akwa
Ana ekwu ka ana ekwu
Alert atuo na phone
Alert kwa mbada ego
Brother mu na oja adili gi mma
Okuola
Okuola
Okuola
Ezigbo ikuku ekuola
Okuola
Okuola
Nnukwu ikuku ekuola
Onye ja agwamu ife mmu ja eme
Okuola
Okuola
Okuola
Ezigbo ikuku ekuola
Okuola
Okuola
Nnukwu ikuku ekuola
Onye ja agwamu ife mmu ja eme
Pastor Martin Ekwunife
Chukwu ji gi kwalu ngwa olu
Ife imelu na orili nne
Na Chi mu na oja agozi gi
Assemblies of God
Nnewi kafasiwebia
Ife unu melu na otulu m na anya
Na Chi mu na oja agozi unu ofuma
Nakwa ndi nke Nando
Plus Nando Born again
Unu kwalu sister unu ofuma
Na Chi mu na oja agozi unu
Okuola
Okuola
Okuola
Ezigbo ikuku ekuola
Okuola
Okuola
Nnukwu ikuku ekuola
Onye ja agwamu ife mmu ja eme
Kenelunumu Dilim
Okwa Nteje ka osi abia
Mgbe ahu ogbajulu doro
Okwa Dilim ka m kpolu na phone
Wekobalu ya ife na eme
All the way from Cote d'Ivoire
Ife omelu na orili nne
Adilimu na oja adili gi mma
Brother mu Adii
Odogwu anyi ji eje mba onye oma
Imana okwu mmu na azu
Si nwa Mike ujo atukwana gi
Ana ekwu ka ana ekwu
Alert atuo na phone
Alert kwa nnukwu ego
Brother mu na oja adili gi mma
Okuola (okuola)
Okuola (okuola)
Okuola
Ezigbo ikuku ekuola (ezigbo ikuku ekuola)
Okuola (mama mee)
Okuola (ewo ewo)
Nnukwu ikuku ekuola
Onye ja agwamu ife mmu ja eme (nnukwu ikuku ekuola)
Okuola (okuola)
Okuola (okuola)
Okuola (ee...)
Ezigbo ikuku ekuola (ezigbo ikuku ekuola)
Okuola (mama mee)
Okuola (ewo ewo)
Nnukwu ikuku ekuola
Onye ja agwamu ife mmu ja eme (nnukwu ikukua mebikwere something)
Okuola (ezi okwu)
Okuola (afukwalunu onye akolu)
Okuola
Ezigbo ikuku ekuola (okwatukwelu ukwu ukwa nabo)
Okuola
Okuola (chai)
Nnukwu ikuku ekuola
Onye ja agwamu ife mmu ja eme (ife mmu ja eme)
Okuola
Okuola
Okuola
Ezigbo ikuku ekuola (ezigbo ikuku ekuola)
Okuola
Okuola
Nnukwu ikuku ekuola
Onye ja agwamu ife mmu ja eme (kedu ife mmu ja eme)
Okuola (okuola)
Okuola (okuola)
Okuola
Ezigbo ikuku ekuola (ezigbo ikuku ekuola)
Okuola (mama mee)
Okuola (ewo ewo)
Nnukwu ikuku ekuola
Onye ja agwamu ife mmu ja eme (kedu ife mmu ja eme)
Okuola (okuola)
Okuola (okuola)
Okuola (ee...)
Ezigbo ikuku ekuola (ezigbo ikuku ekuola)
Okuola (mama mee)
Okuola (ewo ewo)
Nnukwu ikuku ekuola
Onye ja agwamu ife mmu ja eme

About “Ikuku” by Izuorah Michael

Read the complete lyrics to "Ikuku" by Izuorah Michael in 2024. On Lyrks you can follow along with the full text, explore the artist's discography, and discover related songs. The track is often categorized under Pop, Afrobeat.

"Ikuku" is performed by Izuorah Michael. in 2024 This page provides the full lyric text for fans who want to sing along, study the songwriting, or compare versions across releases. Lyrks organizes lyrics by artist and song slug so you can bookmark and share a stable URL. Music lyrics help listeners connect with emotion, narrative, and rhythm in a track. Whether you are learning English, researching a favorite chorus, or preparing for karaoke, having accurate line breaks and section labels (verse, chorus, bridge) makes the experience easier. We link to the official artist profile on Lyrks where available, including biography snippets, top songs, and chart placements when we have that data. If you enjoy "Ikuku", explore more songs by Izuorah Michael using the links below. Chart and trending pages on Lyrks highlight what listeners are searching for this week. For copyright or correction requests, see our DMCA and contact pages.

View all songs and biography for Izuorah Michael · Trending lyrics · Billboard Hot 100

Frequently asked questions

"Ikuku" is credited to Izuorah Michael. Songwriting credits may include additional writers listed on the release; check the credits section on this page for linked collaborators.

Album information for "Ikuku" is not available in our database yet. You can still read the full lyrics on this page.

Visit the Izuorah Michael artist page at /artist/izuorah-michael for biography, popular tracks, and links to more lyric pages.