Lyrks
Lyrks
Sign In
Cover Art

Dance Lyrics by KCee

Attention to Detail

0

[Intro]
It's Mystro on the beat, baby

[Hook: KCee]
Nwa chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
N’ife n’eme na ma
Ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
Onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
N’ife n’eme na ma
Ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
Nwa chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
N’ife n’eme na ma
Ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
Onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
N’ife n’eme na ma
Ife n’eme na ma, ife n’eme na

[Chorus: KCee]
Ngwa k’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
Ngwa bulitewa ya
K’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
Ngwa k’anyi tewe
K’anyi tewe ya
Bulitewe ya, k’anyi tewe ya
Ngwa k’anyi tewe
K’anyi tewe ya
Bulitewe ya, k’anyi tewe ya
K’anyi tewe
K’anyi tewe

[Verse 1: KCee]
Ada no n’otu ebe
Ekirikwe mmawu
Ndi nochi, ndi nakwa
Ndi ozokwa n’egwu
Ada no n’otu ebe
Ekirikwe mmawu
He he he eh
Mete onye di nma eyi
Eh eh mete onye di nma eyi oh
Oh mete onye di nma
Ine me onyi, mete onye di nma
Maka onunu
Ine me onyi, mete onye di nma
Ine me onyi, mete onye di nma
Maka onunu

[Chorus: KCee]
Ngwa k’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
Ngwa bulitewa ya
K’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
Ngwa k’anyi tewe
K’anyi tewe ya
Bulitewe ya, k’anyi tewe ya
Ngwa k’anyi tewe
K’anyi tewe ya
Bulitewe ya, k’anyi tewe ya
K’anyi tewe
K’anyi tewe

[Verse 2: Phyno]
Achalu ugo nwanyi bia butu ukwu
Na mga gbo gi ego
And igbalum ofuma mguoligi ewu
Okwa otokeneze nwa darim enu
Adarim enu
Mana ibu onum
Mga rigi enu
Ngwakam gwakagi na mge gbugi egbu
Isi ima flavour mana imaro na mma chinedu
Okwa ikane kwu kam gozi gi udi mma anyi ne bu
And anyi kpacha nko oburo onu
Hapu nneku neku
Nwa idi ukene
Irudu edu ka ubelu
Oya melu boys di ngi kele
Ne negi ki egbene
Ofodi de bu ke plate
Anya Soli gi afele
Anya soli gi afele
Ife anyi ga kpelu gi ekpele
Anyi angwalugi mbacha
Gwam ana laya na meni
Iwala melum mentene
Muwa man melu gi ebele
Makana ebe anyi putali ife mebe
Mana odili ofele
Bia butelum ukwu nwa ada
Ni nwe ya baby owelo, ta

[Hook: KCee]
Nwa chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
N’ife n’eme na ma
Ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
Onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
N’ife n’eme na ma
Ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
Nwa chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
N’ife n’eme na ma
Ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
Onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
N’ife n’eme na ma
Ife n’eme na ma, ife n’eme na

[Chorus: KCee]
Ngwa k’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
Ngwa bulitewa ya
K’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
Ngwa k’anyi tewe
K’anyi tewe ya
Bulitewe ya, k’anyi tewe ya
Ngwa k’anyi tewe
K’anyi tewe ya
Bulitewe ya, k’anyi tewe ya
K’anyi tewe
K’anyi tewe



Ekene kelerem Chief E-Money
Nwata ana onye eze one

[Hook: KCee]
Onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
N’ife n’eme na ma
Ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
Nwa chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
N’ife n’eme na ma
Ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
Onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu
N’ife n’eme na ma
Ife n’eme na ma, ife n’eme na ma

[Chorus: KCee]
Ngwa k’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
Ngwa bulitewa ya
K’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
K’anyi tewe ya
Ngwa k’anyi tewe
K’anyi tewe ya
Bulitewe ya, k’anyi tewe ya
Ngwa k’anyi tewe
K’anyi tewe ya
Bulitewe ya, k’anyi tewe ya
K’anyi tewe
K’anyi tewe

[Outro]
K’anyi tewe
K’anyi tewe
K’anyi tewe
Ife n’eme na ma, ife n’eme na ma
Credits

About “Dance” by KCee

Read the complete lyrics to "Dance" by KCee from the album "Attention to Detail". On Lyrks you can follow along with the full text, explore the artist's discography, and discover related songs. The track is often categorized under Nigeria, Nigerian Rap, Igbo.

"Dance" is performed by KCee. from the album "Attention to Detail" This page provides the full lyric text for fans who want to sing along, study the songwriting, or compare versions across releases. Lyrks organizes lyrics by artist and song slug so you can bookmark and share a stable URL. Music lyrics help listeners connect with emotion, narrative, and rhythm in a track. Whether you are learning English, researching a favorite chorus, or preparing for karaoke, having accurate line breaks and section labels (verse, chorus, bridge) makes the experience easier. We link to the official artist profile on Lyrks where available, including biography snippets, top songs, and chart placements when we have that data. If you enjoy "Dance", explore more songs by KCee using the links below. Chart and trending pages on Lyrks highlight what listeners are searching for this week. For copyright or correction requests, see our DMCA and contact pages.

View all songs and biography for KCee · Trending lyrics · Billboard Hot 100

Frequently asked questions

"Dance" is credited to KCee. Songwriting credits may include additional writers listed on the release; check the credits section on this page for linked collaborators.

"Dance" appears on "Attention to Detail".

Visit the KCee artist page at /artist/kcee for biography, popular tracks, and links to more lyric pages.


Lyrks
Lyrks

Your gateway to the world of music lyrics.

Product

Features


© 2026 Lyrks. All rights reserved.