Lyrks
Lyrks
Lyrks
Cover Art

Onye Eze na Abuja Lyrics by Izuorah Michael

2024

O mmu na ekwu
Honorable Mike Izuorah
Kpolunumu onye eze na Abuja ee
Onye eze na Abuja ee
Kpobalunumu ndi eze na Abuja oo
Onye eze na Abuja ee
Ima na anyi nwelu ndi eze na Abuja ee
Onye eze na Abuja ee
Uwa bia kilie ndi eze na Abuja ee
Egwu ndi eze na Abuja ee
Obunu onye ka ekwe na akponu
Onyedi ka ubo mu na akponunu
Na okpoga ndi eze na Abuja ee
Unu na anu ka ekwe na afionu
Inugokwe ka ubo mu na akpotunu na okpoga ndi eze na Abuja ee
Uwa bia kilie ndi eze na Abuja ee
Onye eze na Abuja ee
Maka na anyi nwelu ndi eze na Abuja ee
Onye eze na Abuja ee
President anyi eze na Abuja ee
Onye eze na Abuja ee
Asiwaju eze na Abuja ee
Onye eze na Abuja ee
Shettima onye eze na Abuja ee
Onye eze na Abuja ee
Chief Nyesom Wike eze na Abuja ee
Onye eze na Abuja ee
Atiku onye eze na Abuja ee
Onye eze na Abuja ee
Obi be anyi eze na Abuja ee
Onye eze na Abuja ee
Ndia bu ndi eze na Abuja ee
Egwu ndi eze na Abuja ee
Ichaka mu ka mmu na etinu
Okwa egwu ka Mike ji kalisia na okwa egwu ndi eze na Abuja ei
Ijele mu ka mmu ji bianu
Ekpili ka Mike ji chie echichi echichi ndi eze na Abuja ei
Uwa bia kilie ndi eze na Abuja ei
Onye eze na Abuja ee
Maka na enwelumu ndi eze na Abuja ei
Onye eze na Abuja ee
President anyi eze na Abuja ei
Onye eze na Abuja ee
Asiwaju eze na Abuja ei
Onye eze na Abuja ee
Shettima onye eze na Abuja ei
Onye eze na Abuja ee
Chief Nyesom Wike eze na Abuja ei
Onye eze na Abuja ee
Atiku onye eze na Abuja ei
Onye eze na Abuja ee
Obi be anyi eze na Abuja ei
Onye eze na Abuja ee
Ndia bu ndi eze na Abuja ighotago
Egwu ndi eze na Abuja ee
Onye amuma bia kpobalumu egwu eyi
Omalicha bia yolia nkwa oo
Onye amuma bia gbabalumu egwu eyi
Omalicha bia yolia nkwa makana anyi na aku egwu eze na Abuja inugokwe
Ndia bu ndi etere mmanu ighotago
Onye eze na Abuja ee
Ndi ebunyili enu inugokwa
Obu onye na aku egwu eze na Abuja ei
Egwu ndi eze na Abuja ee
Okwa mmu na aku egwu eze na Abuja nwannem
Onye eze na Abuja ee
Unu ndi na agba egwu eze na Abuja nwam
Isokwe na ndi eze na Abuja ighotago
Egwu ndi eze na Abuja ee
Onye eze na Abuja ee
Onye eze na Abuja ee
Egwu ndi eze na Abuja ee
Onye eze na Abuja ee
Onye eze na Abuja ee
Egwu ndi eze na Abuja ee
O mmu na ekwu
Honorable Mike Izuorah

About “Onye Eze na Abuja” by Izuorah Michael

Read the complete lyrics to "Onye Eze na Abuja" by Izuorah Michael in 2024. On Lyrks you can follow along with the full text, explore the artist's discography, and discover related songs. The track is often categorized under Pop, Afrobeat.

"Onye Eze na Abuja" is performed by Izuorah Michael. in 2024 This page provides the full lyric text for fans who want to sing along, study the songwriting, or compare versions across releases. Lyrks organizes lyrics by artist and song slug so you can bookmark and share a stable URL. Music lyrics help listeners connect with emotion, narrative, and rhythm in a track. Whether you are learning English, researching a favorite chorus, or preparing for karaoke, having accurate line breaks and section labels (verse, chorus, bridge) makes the experience easier. We link to the official artist profile on Lyrks where available, including biography snippets, top songs, and chart placements when we have that data. If you enjoy "Onye Eze na Abuja", explore more songs by Izuorah Michael using the links below. Chart and trending pages on Lyrks highlight what listeners are searching for this week. For copyright or correction requests, see our DMCA and contact pages.

View all songs and biography for Izuorah Michael · Trending lyrics · Billboard Hot 100

Frequently asked questions

"Onye Eze na Abuja" is credited to Izuorah Michael. Songwriting credits may include additional writers listed on the release; check the credits section on this page for linked collaborators.

Album information for "Onye Eze na Abuja" is not available in our database yet. You can still read the full lyrics on this page.

Visit the Izuorah Michael artist page at /artist/izuorah-michael for biography, popular tracks, and links to more lyric pages.